Joel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ọ ga-erukwa na mgbe e mesịrị, m ga-awụkwasị mmụọ+ m n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom+ ga-ebukwa amụma. Ndị agadi unu ga-arọ nrọ. Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ. Ọrụ Ndịozi 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nwoke a nwere ụmụ agbọghọ anọ ndị na-amaghị nwoke, ndị na-ebu amụma.+
28 “Ọ ga-erukwa na mgbe e mesịrị, m ga-awụkwasị mmụọ+ m n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom+ ga-ebukwa amụma. Ndị agadi unu ga-arọ nrọ. Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ.