Matiu 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe o ruru ná mgbede,+ ya na mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nọ na-eri ihe na tebụl.+ Luk 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, mgbe oge awa ahụ ruru, ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl, ndịozi ya sokwa ya nọdụ.+