Matiu 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, n’aha ya ka mba niile ga-enwe olileanya.”+ Ọrụ Ndịozi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+
12 Nzọpụta adịghịkwa n’onye ọ bụla ọzọ, n’ihi na aha ọzọ+ adịghị n’okpuru eluigwe nke e nyere ụmụ mmadụ, nke a ga-eji zọpụta anyị.”+