Jọn 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ̀ dị otu n’ime ndị na-achị achị ma ọ bụ n’ime ndị Farisii nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ?+ Jems 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Geenụ ntị, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị dara ogbenye+ n’ihe nke ụwa ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya+ n’okwukwe, bụrụkwa ndị nketa nke alaeze ahụ, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya?+
5 Geenụ ntị, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị dara ogbenye+ n’ihe nke ụwa ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya+ n’okwukwe, bụrụkwa ndị nketa nke alaeze ahụ, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya?+