Luk 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nna ukwu nke onye ahụ na-elekọta ụlọ jara ya mma, ọ bụ ezie na ọ bụ onye ajọ omume, n’ihi na o ji ezi amamihe mee ihe;+ n’ihi na ụmụ nke usoro ihe a maara ihe n’ụzọ bara uru karịa ụmụ nke ìhè n’otú ha si emeso ndị ọgbọ ha ihe.+
8 Nna ukwu nke onye ahụ na-elekọta ụlọ jara ya mma, ọ bụ ezie na ọ bụ onye ajọ omume, n’ihi na o ji ezi amamihe mee ihe;+ n’ihi na ụmụ nke usoro ihe a maara ihe n’ụzọ bara uru karịa ụmụ nke ìhè n’otú ha si emeso ndị ọgbọ ha ihe.+