Ndị Rom 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na o siri ike mmadụ ọ bụla ịnwụ maka onye ezi omume;+ n’ezie, ọ bụ maka ezi mmadụ ka mmadụ+ ga-anwa anwa nwụọ ma eleghị anya.+
7 N’ihi na o siri ike mmadụ ọ bụla ịnwụ maka onye ezi omume;+ n’ezie, ọ bụ maka ezi mmadụ ka mmadụ+ ga-anwa anwa nwụọ ma eleghị anya.+