2 Ndị Kọrịnt 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na anyị apụghị ime ihe ọ bụla megide eziokwu, kama anyị pụrụ naanị ime ihe ga-akwado eziokwu.+
8 N’ihi na anyị apụghị ime ihe ọ bụla megide eziokwu, kama anyị pụrụ naanị ime ihe ga-akwado eziokwu.+