Ndị Rom 8:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na anyị nwere olileanya+ maka ihe anyị na-adịghị ahụ anya,+ anyị na-eji ntachi obi echere ya.+ Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ.+ Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu.+ Nọgidesienụ ike n’ekpere.+
25 Ma ọ bụrụ na anyị nwere olileanya+ maka ihe anyị na-adịghị ahụ anya,+ anyị na-eji ntachi obi echere ya.+