1 Ndị Kọrịnt 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihe banyere onyinye nke mmụọ nsọ,+ ụmụnna m, achọghị m ka unu bụrụ ndị na-amaghị nke a na-akọ.