Jọn 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M na-edokwa onwe m nsọ n’ihi ha, ka e wee jirikwa eziokwu doo ha nsọ.+ Ndị Hibru 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Site ‘n’uche’+ ahụ nke o kwuru okwu ya, e dowo anyị nsọ+ site n’àjà e ji ahụ́ Jizọs Kraịst chụọ+ naanị otu ugboro.+
10 Site ‘n’uche’+ ahụ nke o kwuru okwu ya, e dowo anyị nsọ+ site n’àjà e ji ahụ́ Jizọs Kraịst chụọ+ naanị otu ugboro.+