Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Ndị Hibru 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
7 I mere ya ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi; i kpuwere ya ebube na nsọpụrụ+ dị ka okpueze, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ọrụ aka gị.+