Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.