Ọrụ Ndịozi 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe e mesịrị ihe ndị a, Pọl kpebiri n’ime mmụọ ya na ya gachaa Masedonia+ na Akeya, na ya ga-eje Jeruselem,+ ọ sịrị: “Mgbe m ruru ebe ahụ, m ga-agakwa Rom.”+ 2 Ndị Kọrịnt 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 mgbe m kwụsịtụchara na nke unu, m ga-aga Masedonia,+ sikwa na Masedonia lọghachikwute unu,+ unu ewee dupụtụ m+ ka m gaa Judia.
21 Mgbe e mesịrị ihe ndị a, Pọl kpebiri n’ime mmụọ ya na ya gachaa Masedonia+ na Akeya, na ya ga-eje Jeruselem,+ ọ sịrị: “Mgbe m ruru ebe ahụ, m ga-agakwa Rom.”+
16 mgbe m kwụsịtụchara na nke unu, m ga-aga Masedonia,+ sikwa na Masedonia lọghachikwute unu,+ unu ewee dupụtụ m+ ka m gaa Judia.