Ọpụpụ 34:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee hụ ihu Mozis, na ihu Mozis na-enwupụta ìhè;+ Mozis wee were ákwà ahụ kpuchighachi ihu ya ruo mgbe ọ gara ka ya na ya kwurịta okwu.+
35 Ụmụ Izrel wee hụ ihu Mozis, na ihu Mozis na-enwupụta ìhè;+ Mozis wee were ákwà ahụ kpuchighachi ihu ya ruo mgbe ọ gara ka ya na ya kwurịta okwu.+