Ọrụ Ndịozi 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-ejere ya ozi, ya bụ, Timoti+ na Erastọs,+ ka ha gaa Masedonia, ma ya onwe ya nọtụkwuru n’ógbè Eshia. Ọrụ Ndịozi 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe ha bịakwutere ya, ọ sịrị ha: “Unu maara nke ọma otú mụ na unu si nọrọ n’oge ahụ dum,+ malite n’ụbọchị mbụ m batara n’ógbè Eshia,+
22 Ya mere, o zipụrụ mmadụ abụọ n’ime ndị na-ejere ya ozi, ya bụ, Timoti+ na Erastọs,+ ka ha gaa Masedonia, ma ya onwe ya nọtụkwuru n’ógbè Eshia.
18 Mgbe ha bịakwutere ya, ọ sịrị ha: “Unu maara nke ọma otú mụ na unu si nọrọ n’oge ahụ dum,+ malite n’ụbọchị mbụ m batara n’ógbè Eshia,+