Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+ Ndị Kọlọsi 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.
10 ma yirinụ mmadụ ọhụrụ ahụ,+ nke a na-esite n’ezi ihe ọmụma na-eme ka ọ dị ọhụrụ dị ka onyinyo+ nke Onye ahụ kere ya si dị.