Abụ Ọma 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mkpụrụ obi anyị anọwo na-atụ anya Jehova.+Ọ bụ onye na-enyere anyị aka na ọta anyị.+ Jeremaya 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ngọzi na-adịrị dimkpa nke tụkwasịrị Jehova obi, onye Jehova bụ obi ike ya.+ 2 Ndị Kọrịnt 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, ana m enweta obi ụtọ n’adịghị ike, ná mkparị, n’ịnọ ná mkpa, ná mkpagbu na ihe isi ike, n’ihi Kraịst. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike, mgbe ahụ ka m na-adị ike.+
10 Ya mere, ana m enweta obi ụtọ n’adịghị ike, ná mkparị, n’ịnọ ná mkpa, ná mkpagbu na ihe isi ike, n’ihi Kraịst. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike, mgbe ahụ ka m na-adị ike.+