2 Ndị Kọrịnt 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-adị m nnọọ mma ma ọ bụrụ na unu ga-edi ezi uche m na-enwechaghị.+ Ma, n’eziokwu, unu na-edi ya! 2 Ndị Kọrịnt 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ana m ekwu ọzọ, sị, Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ enweghị ezi uche. Ma, ọ bụrụ na unu chere otú ahụ n’ezie, nabatanụ m, ọ bụrụgodị dị ka onye na-enweghị ezi uche, ka mụ onwe m kwa wee nyatụ isi.+
11 Ọ ga-adị m nnọọ mma ma ọ bụrụ na unu ga-edi ezi uche m na-enwechaghị.+ Ma, n’eziokwu, unu na-edi ya!
16 Ana m ekwu ọzọ, sị, Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ enweghị ezi uche. Ma, ọ bụrụ na unu chere otú ahụ n’ezie, nabatanụ m, ọ bụrụgodị dị ka onye na-enweghị ezi uche, ka mụ onwe m kwa wee nyatụ isi.+