Ndị Rom 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs.
11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs.