Ndị Rom 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ. 2 Ndị Kọrịnt 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ohere dịịrị unu n’ime obi anyị,+ ma unu enweghị ohere maka igosi obi ọmịiko.+
10 N’ịhụnanya ụmụnna,+ na-enwenụ obi ọmịiko n’ebe ibe unu nọ. N’inye ibe unu nsọpụrụ,+ na-ebutenụ ụzọ.