2 Ndị Kọrịnt 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ bụrụ na mụ ejiwo unu nyaara ya isi, e mebeghị ka ihere mee m; ma dị ka anyị gwara unu ihe niile n’eziokwu, otú ahụkwa ka ịnya isi anyị+ n’ihu Taịtọs bụ eziokwu.
14 N’ihi na ọ bụrụ na mụ ejiwo unu nyaara ya isi, e mebeghị ka ihere mee m; ma dị ka anyị gwara unu ihe niile n’eziokwu, otú ahụkwa ka ịnya isi anyị+ n’ihu Taịtọs bụ eziokwu.