Diuterọnọmi 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụnne gị adaa ogbenye n’etiti unu n’otu n’ime obodo gị, n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, akpọchila obi gị, emerela nwanne gị bụ́ ogbenye aka ntagide.+ Diuterọnọmi 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+ Ilu 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-akụ ajọ omume dị ka mkpụrụ ga-aghọrọ ihe ọjọọ,+ ma mkpanaka nke oké iwe ya ga-ala n’iyi.+
7 “Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime ụmụnne gị adaa ogbenye n’etiti unu n’otu n’ime obodo gị, n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, akpọchila obi gị, emerela nwanne gị bụ́ ogbenye aka ntagide.+
10 Hụ na i nyere ya ihe,+ enwela mwute n’obi gị mgbe ị na-enye ya ihe, n’ihi na ọ bụ nke a ga-eme ka Jehova bụ́ Chineke gị gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme nakwa n’ihe ọ bụla ị na-arụ.+