Ndị Rom 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ọmịiko ya dị ukwuu karị n’ebe unu nọ, ebe ọ na-echeta nrubeisi+ nke unu niile, otú unu si jiri egwu na ịma jijiji nabata ya.
17 Ma ekele dịrị Chineke na unu bụbu ndị ohu nke mmehie ma unu ghọrọ ndị si n’obi ha na-erube isi n’ụdị ozizi ahụ nke e nyefere unu n’aka.+
15 Obi ọmịiko ya dị ukwuu karị n’ebe unu nọ, ebe ọ na-echeta nrubeisi+ nke unu niile, otú unu si jiri egwu na ịma jijiji nabata ya.