Matiu 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+
29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+