2 Ndị Kọrịnt 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere m ji na-edetara unu akwụkwọ ozi a iji chọpụta ihe àmà unu nwere, ma ùnu na-erube isi n’ihe niile.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ọmịiko ya dị ukwuu karị n’ebe unu nọ, ebe ọ na-echeta nrubeisi+ nke unu niile, otú unu si jiri egwu na ịma jijiji nabata ya.
9 Ọ bụ ya mere m ji na-edetara unu akwụkwọ ozi a iji chọpụta ihe àmà unu nwere, ma ùnu na-erube isi n’ihe niile.+
15 Obi ọmịiko ya dị ukwuu karị n’ebe unu nọ, ebe ọ na-echeta nrubeisi+ nke unu niile, otú unu si jiri egwu na ịma jijiji nabata ya.