Jenesis 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Agwọ ahụ wee sị nwaanyị ahụ: “Unu agaghị anwụ ma ọlị.+ 1 Timoti 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụghịkwa Adam ka a ghọgburu,+ kama ọ bụ nwaanyị ahụ ka a ghọgburu kpamkpam,+ o wee mebie iwu.+