11 Aghọwo m onye na-enweghị ezi uche. Unu manyere m+ ịdị otú ahụ, n’ihi na m kwesịrị ịbụ onye unu na-ekwu okwu ọma banyere ya. N’ihi na aghọghị m onye dị ala n’ebe ndịozi ọkasị mma+ unu nọ n’otu mkpụrụ ihe, a sịgodị na ọ dịghị ihe m bụ.+
6 Ma n’ebe ndị ahụ nọ, bụ́ ndị yiri ka ọ̀ dị ihe ha bụ,+ n’eziokwu, n’echiche m, ndị ikom ahụ a ma ama agwaghị unu ihe ọhụrụ ọ bụla. Ee, achọghị m ịma ihe ọ bụla ha bụ n’oge gara aga,+ n’ihi na ihe Chineke na-ele abụghị otú mmadụ dị n’elu ahụ́.+