Ọrụ Ndịozi 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ebe e nyere ya iwu dị otú ahụ, ọ tụbara ha n’ụlọ mkpọrọ dị n’ime ime+ ma kpọchisie ụkwụ ha ike n’ọtọsị.+
24 Ebe e nyere ya iwu dị otú ahụ, ọ tụbara ha n’ụlọ mkpọrọ dị n’ime ime+ ma kpọchisie ụkwụ ha ike n’ọtọsị.+