Diuterọnọmi 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ pụrụ ịpịa ya ọnụ ụtarị iri anọ. Ọ dịghị ihe ọ ga-atụkwasị ya, ka ọ ghara ịnọ na-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị karịa nke a,+ e wee menye nwanne gị ihere n’anya gị.
3 Ọ pụrụ ịpịa ya ọnụ ụtarị iri anọ. Ọ dịghị ihe ọ ga-atụkwasị ya, ka ọ ghara ịnọ na-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị karịa nke a,+ e wee menye nwanne gị ihere n’anya gị.