Ọrụ Ndịozi 27:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe ha kwụsịrị na mberede n’elu otu mkputamkpu ájá mmiri nke oké osimiri ahụ na-asọ n’akụkụ ya abụọ, ha kwọọrọ ụgbọ ahụ banye n’ájá, ihu ụgbọ ahụ wee tọ n’otu ebe, ma azụ ụgbọ ahụ malitere ịkụrisị n’ike.+
41 Mgbe ha kwụsịrị na mberede n’elu otu mkputamkpu ájá mmiri nke oké osimiri ahụ na-asọ n’akụkụ ya abụọ, ha kwọọrọ ụgbọ ahụ banye n’ájá, ihu ụgbọ ahụ wee tọ n’otu ebe, ma azụ ụgbọ ahụ malitere ịkụrisị n’ike.+