8 N’ihi na ọ bụrụgodị na mụ anyaa isi+ gabigatụ ókè maka ikike ahụ Onyenwe anyị nyere anyị iji wulie unu elu, ọ bụghịkwa ịkwada unu,+ a gaghị emenye m ihere,
16 Ana m ekwu ọzọ, sị, Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ enweghị ezi uche. Ma, ọ bụrụ na unu chere otú ahụ n’ezie, nabatanụ m, ọ bụrụgodị dị ka onye na-enweghị ezi uche, ka mụ onwe m kwa wee nyatụ isi.+