Diuterọnọmi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.
26 Jehova nọ na-eweso m iwe n’ihi unu,+ o geghịkwa m ntị; kama Jehova sịrị m, ‘O zuworo gị! Agwakwala m okwu banyere ihe a ọzọ.