1 Ndị Kọrịnt 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na mụ abụghị onyeozi n’ebe ndị ọzọ nọ, n’ezie, abụ m onyeozi n’ebe unu nọ, n’ihi na unu bụ akara+ nke na-egosi na abụ m onyeozi n’ime Onyenwe anyị.
2 Ọ bụrụ na mụ abụghị onyeozi n’ebe ndị ọzọ nọ, n’ezie, abụ m onyeozi n’ebe unu nọ, n’ihi na unu bụ akara+ nke na-egosi na abụ m onyeozi n’ime Onyenwe anyị.