Ọrụ Ndịozi 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’abalị, Pọl hụrụ otu ọhụụ:+ otu nwoke Masedonia guzo na-arịọsi ya arịrịọ ike, sị: “Gafeta na Masedonia nyere anyị aka.” 2 Ndị Kọrịnt 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’eziokwu, mgbe anyị bịarutere na Masedonia,+ ahụ́ anyị ezughị ike ọ bụla,+ kama a nọ na-emekpa anyị ahụ́+ n’ụzọ niile—e nwere ọgụ n’èzí, nwee egwu n’ime.
9 N’abalị, Pọl hụrụ otu ọhụụ:+ otu nwoke Masedonia guzo na-arịọsi ya arịrịọ ike, sị: “Gafeta na Masedonia nyere anyị aka.”
5 N’eziokwu, mgbe anyị bịarutere na Masedonia,+ ahụ́ anyị ezughị ike ọ bụla,+ kama a nọ na-emekpa anyị ahụ́+ n’ụzọ niile—e nwere ọgụ n’èzí, nwee egwu n’ime.