Abụ Ọma 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;
4 Ọ bụrụgodị na mụ ejee ije na ndagwurugwu gbara oké ọchịchịrị,+Agaghị m atụ egwu ihe ọjọọ ọ bụla,+N’ihi na ị nọnyeere m;+Ọ bụ mkpara gị na mkpanaka gị na-akasi m obi.+
6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;