Ọpụpụ 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-agwa ya okwu wee tinye okwu ndị ahụ n’ọnụ ya;+ mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị na ọnụ ya,+ m ga-ezikwa unu ihe unu ga-eme.+ Ndị Filipaị 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+ 1 Jọn 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma mmanụ ahụ o tere+ unu onwe unu dị n’ime unu, ọ dịghịkwa unu mkpa ka onye ọ bụla na-akụziri unu ihe;+ ma mmanụ ahụ o tere unu bụ eziokwu,+ ọ bụghị okwu ụgha, ọ na-akụzikwara unu ihe niile.+ Dị ka ọ kụziiri unu, unu na ya dịrị n’otu.+
15 Ị ga-agwa ya okwu wee tinye okwu ndị ahụ n’ọnụ ya;+ mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị na ọnụ ya,+ m ga-ezikwa unu ihe unu ga-eme.+
13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+
27 Ma mmanụ ahụ o tere+ unu onwe unu dị n’ime unu, ọ dịghịkwa unu mkpa ka onye ọ bụla na-akụziri unu ihe;+ ma mmanụ ahụ o tere unu bụ eziokwu,+ ọ bụghị okwu ụgha, ọ na-akụzikwara unu ihe niile.+ Dị ka ọ kụziiri unu, unu na ya dịrị n’otu.+