Ndị Hibru 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Na-echetanụ ndị na-edu ndú n’etiti unu,+ bụ́ ndị gwara unu okwu Chineke, ka unu na-ahụkwa ihe na-esi n’omume ha apụta, na-eṅominụ+ okwukwe ha.+
7 Na-echetanụ ndị na-edu ndú n’etiti unu,+ bụ́ ndị gwara unu okwu Chineke, ka unu na-ahụkwa ihe na-esi n’omume ha apụta, na-eṅominụ+ okwukwe ha.+