2 Ndị Kọrịnt 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, dị ka o si dị, ọ bụrụ na mmadụ abịa na-ekwusa Jizọs nke dị iche na nke ahụ anyị kwusara,+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na unu anata mmụọ dị iche na nke unu nataworo,+ ma ọ bụ, ozi ọma+ dị iche na nke unu nabatara, unu na-anabata onye ahụ ngwa ngwa.+ Ndị Galeshia 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu nọ na-agba ọsọ nke ọma.+ Ònye gbochiri unu ịnọgide na-erubere eziokwu ahụ isi?+
4 N’ihi na, dị ka o si dị, ọ bụrụ na mmadụ abịa na-ekwusa Jizọs nke dị iche na nke ahụ anyị kwusara,+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na unu anata mmụọ dị iche na nke unu nataworo,+ ma ọ bụ, ozi ọma+ dị iche na nke unu nabatara, unu na-anabata onye ahụ ngwa ngwa.+