Jọn 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n’ezie.+ Ndị Rom 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, ebe e mere ka unu si ná mmehie pụọ nwere onwe unu ugbu a, ma ghọọ ndị ohu Chineke,+ mkpụrụ+ unu na-enweta bụ ịdị nsọ, ọ ga-edugakwa ná ndụ ebighị ebi.+
22 Otú ọ dị, ebe e mere ka unu si ná mmehie pụọ nwere onwe unu ugbu a, ma ghọọ ndị ohu Chineke,+ mkpụrụ+ unu na-enweta bụ ịdị nsọ, ọ ga-edugakwa ná ndụ ebighị ebi.+