1 Ndị Kọrịnt 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na, ọ bụ ezie na ọ dịghị onye ọ bụla m ji ụgwọ, emewo m onwe m ohu+ nke mmadụ niile, ka m wee rite+ ọtụtụ mmadụ n’uru.
19 N’ihi na, ọ bụ ezie na ọ dịghị onye ọ bụla m ji ụgwọ, emewo m onwe m ohu+ nke mmadụ niile, ka m wee rite+ ọtụtụ mmadụ n’uru.