Ndị Rom 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka ihe ziri ezi nke Iwu ahụ chọrọ ka e mee wee bụrụ ihe a ga-emezu+ n’ime anyị ndị na-eje ije, ọ bụghị dị ka anụ ahụ́ si chọọ, kama dị ka mmụọ nsọ si chọọ.+
4 ka ihe ziri ezi nke Iwu ahụ chọrọ ka e mee wee bụrụ ihe a ga-emezu+ n’ime anyị ndị na-eje ije, ọ bụghị dị ka anụ ahụ́ si chọọ, kama dị ka mmụọ nsọ si chọọ.+