Jọn 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ. Ndị Kọlọsi 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na-ejenụ ije n’amamihe n’ebe ndị nọ n’èzí nọ,+ na-azụtaranụ onwe unu oge kwesịrị ekwesị.+
4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ.