11 Ụmụnna m, ọ bụrụ na mụ onwe m ka na-ekwusa ibi úgwù, gịnị mere a ka ji na-akpagbu m? Mgbe ahụ, n’ezie, e wepụwo+ ihe ịsụ ngọngọ+ nke osisi ịta ahụhụ.+
18 N’ihi na e nwere ọtụtụ ndị, m na-ekwu banyere ha mgbe mgbe n’oge gara aga, ma ugbu a, eji m ákwá na-ekwu banyere ha, ya bụ, ndị na-eje ije dị ka ndị iro nke osisi ịta ahụhụ nke Kraịst,+