Matiu 13:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà ahụ?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri, ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị ikom abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas? 1 Ndị Kọrịnt 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ikike ịkpọrọ nwanna nwaanyị dị ka nwunye na-agagharị,+ ọbụna dị ka ndịozi ndị ọzọ na ụmụnne Onyenwe anyị+ na-eme, ha na Sifas?+
55 Onye a ọ́ bụghị nwa ọkwá nkà ahụ?+ Ọ́ bụghị nne ya ka a na-akpọ Meri, ọ̀ bụkwa na ụmụnne ya ndị ikom abụghị Jems na Josef na Saịmọn na Judas?
5 Ọ̀ bụ na anyị enweghị ikike ịkpọrọ nwanna nwaanyị dị ka nwunye na-agagharị,+ ọbụna dị ka ndịozi ndị ọzọ na ụmụnne Onyenwe anyị+ na-eme, ha na Sifas?+