Ọrụ Ndịozi 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka nwoke a soro ya gawa, o wee kpọrọ ya ma bie ya úgwù+ n’ihi ndị Juu nọ n’ebe ndị ahụ, n’ihi na mmadụ niile maara na nna ya bụ onye Grik.
3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka nwoke a soro ya gawa, o wee kpọrọ ya ma bie ya úgwù+ n’ihi ndị Juu nọ n’ebe ndị ahụ, n’ihi na mmadụ niile maara na nna ya bụ onye Grik.