Mak 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma dị nnọọ ka e dere, sị: “Anya ahụbeghị, ntị anụbeghịkwa, obi mmadụ echebeghịkwa ihe Chineke kwadebeere ndị hụrụ ya n’anya.”+
24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+
9 Ma dị nnọọ ka e dere, sị: “Anya ahụbeghị, ntị anụbeghịkwa, obi mmadụ echebeghịkwa ihe Chineke kwadebeere ndị hụrụ ya n’anya.”+