2 Ndị Kọrịnt 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu,
13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu,