Ndị Rom 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ebe anyị nwere onyinye dị iche iche+ dị ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke e nyere anyị si dị, ọ bụrụ amụma ka anyị na-ebu, ka anyị na-ebu amụma dị ka okwukwe e kenyere anyị si dị; 1 Ndị Kọrịnt 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ọrụ ndị a niile ka otu mmụọ nsọ ahụ na-arụ.+ Ọ na-ekenye+ onye ọ bụla n’otu n’otu dị ka o si chọọ.+ 2 Ndị Kọrịnt 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ekele dịrị Chineke maka onyinye ya a na-apụghị ịkọwa akọwa nke ọ na-enye n’efu.+
6 Ya mere, ebe anyị nwere onyinye dị iche iche+ dị ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke e nyere anyị si dị, ọ bụrụ amụma ka anyị na-ebu, ka anyị na-ebu amụma dị ka okwukwe e kenyere anyị si dị;
11 Ma ọrụ ndị a niile ka otu mmụọ nsọ ahụ na-arụ.+ Ọ na-ekenye+ onye ọ bụla n’otu n’otu dị ka o si chọọ.+