Ọrụ Ndịozi 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’echi ya, anyị pụwara ma bịarute Sesaria,+ anyị wee banye n’ụlọ Filip onye na-ezisa ozi ọma, onye bụ́ otu n’ime ndị ikom asaa ahụ,+ anyị nọnyekwaara ya.
8 N’echi ya, anyị pụwara ma bịarute Sesaria,+ anyị wee banye n’ụlọ Filip onye na-ezisa ozi ọma, onye bụ́ otu n’ime ndị ikom asaa ahụ,+ anyị nọnyekwaara ya.