Ndị Hibru 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anyị nwere olileanya a+ dị ka arịlịka maka mkpụrụ obi. Ọ bụ nke e ji n’aka, nke guzosikwara ike. Ọ na-abanyekwa n’ime ákwà mgbochi ahụ,+ Jems 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, ya jiri okwukwe na-arịọ,+ n’enweghị obi abụọ ma ọlị,+ n’ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na-akwagharị,+ na-enugharịkwa.
19 Anyị nwere olileanya a+ dị ka arịlịka maka mkpụrụ obi. Ọ bụ nke e ji n’aka, nke guzosikwara ike. Ọ na-abanyekwa n’ime ákwà mgbochi ahụ,+
6 Ma, ya jiri okwukwe na-arịọ,+ n’enweghị obi abụọ ma ọlị,+ n’ihi na onye nwere obi abụọ dị ka ebili mmiri nke oké osimiri nke ifufe na-akwagharị,+ na-enugharịkwa.